Shqipاَلْعَرَبِيَّةُঅসমীয়াবাংলা简体字正體字ČeštinaNederlandsEnglishÈʋeFrançaisFulfuldeGaroDeutschHausaעבריתहिन्दीIgboIndonesiaItaliano日本語Tamaziɣtಕನ್ನಡKhasiភាសាខ្មែរ한국어سۆرانیພາສາລາວMelayuമലയാളംमराठीмонголMooréनेपालीپښتوفارسیPolskiPortuguêsРусскийကညီကျိာ်ᱥᱟᱱᱛᱟᱲᱤසිංහලAf-SoomaaliEspañolBasa SundaKiswahiliТоҷикӣதமிழ்తెలుగుไทยབོད་སྐད་TürkçeAkan-TwiУкраїнськаئۇيغۇرTiếng ViệtWollofYorùbá
Nnapụta Ikpeazụ Ahụ
Nchịkọta
Ọ ga-adị ka nhụju anya ga-adịgide rue mgbe ebighiebi, ma Onyenweanyị Jisọs Kraịst kwuru na ọ ga-akwụsị otu ụbochị. O kwere nkwa ịlọghachị n'ụwa ịkpọrọ ndị nke Ya gaa n'ebe akpọrọ "Ala-eze nke Elu-igwe." Na ebea dị ebube, ọdịghị iru-uju, ọdịghị ọnwụ, ma ọdịghị ịlọ-ụwa. Anyị na Onye Okike bụ Chineke ga-ebi ebighiebi! Akwụkwọ nta nkaa na-agwa anyị otu anyị pụrụ iji mee njikere maka mgbapụta nke ikpeazụ anyị.
Udiri
Tratkị
Onye nebipụta akwụkwọ
Sharing Hope Publications
Ọ dị nime
5 Asụsụ
Ibe akwụkwọ ha
6
Budata-ala
Denye aha gị maka ịnata akwụkwo akụko anyị
Bụrụ onye mbụ ga-amara mgbe ebipụtara akwụkwọ ọhụrụ!
Chọta Ndị Ga-ege Gị Ntị
Akwụkwọ ndị ebipụtara egosipụtara
© 2023 Sharing Hope Publications