Ikpe ziri ezi nye ndị nke Chineke

Ikpe ziri ezi nye ndị nke Chineke

Nchịkọta

Nime ọtụtụ narị afọ ha, ndị Ju mere ememme Yom Kippur. Ememme nkaa nechetara anyị na aga-enwe ikpe ziri ezi nye ndị nke Chineke n'íkpeazụ. Ma ọ dị mfe ichefu ihe ememe nkaa pụtara, ma ọ bụ ịdabere na njirimara nke okpukperechi ịjị buru anyị gafee n'ikpe ahụ. Otu ọ dị, Akwụkwọ nta nkaa nechetara anyị na ikpe bụ ọkpụkpọ oku dị nro ka ezute Chineke ya na ijikere obi anyị iguzo n'iru Ya.

Udiri

Tratkị

Onye nebipụta akwụkwọ

Sharing Hope Publications

Ọ dị nime

5 Asụsụ

Ibe akwụkwọ ha

6

Budata-ala

Denye aha gị maka ịnata akwụkwo akụko anyị

Bụrụ onye mbụ ga-amara mgbe ebipụtara akwụkwọ ọhụrụ!

newsletter-cover