Ịnachọpụta ịba Uru nime Ndụ

Ịnachọpụta ịba Uru nime Ndụ

Nchịkọta

Ndụ pụrụ iyi ihe na-abaghị uru ma ọbụrụ na anyị amaghị ihe ọ pụtara. Nime akwụkwọ nta nkaa, Pita na-atụgharị uche na ihe ndụ pụtara mgbe ndị ọ hụrụ n'anya nwụrụ ma natachi obi n'ogologo ndọgbu n'ọlụ ịda-mba n'obi ya. Ọ chọtara onwe ya ịbụrụ onye adọrọ nye ịma-mma na usoro nke ihe okike. Ọ pụrụ ịbụ na ihe mgbagwoju anya ahụrụ na ịchọ mma nke ihe okike sitere na-aka Onye Kere ya? Pita tulere udi nhuku nke Ịchọ mma nke Amamihe nkaa gara enwe nime obi ya.

Budata-ala

Denye aha gị maka ịnata akwụkwo akụko anyị

Bụrụ onye mbụ ga-amara mgbe ebipụtara akwụkwọ ọhụrụ!

newsletter-cover