Ịmụta Ihe site na Nhụjuanya

Ịmụta Ihe site na Nhụjuanya

Nchịkọta

Ọtụtụ ndị mmadụ bụ a-na emeso n'ụzo ọjọọ na mkparị. Jisọs kwa, biri ndụ nke nhụjuanya. O nyere ndị ọzọ aka, gwọọ ha ọrịa, ma kụziere ha ụzọ nke ka mma. Ụfodụ ndị mmadu kpọrọ Ya asị ma gbuo Ya, ma mgbe ụbọchị atọ gasịrị, Ọ lọghachịrị na ndụ ọzọ ma laghachikuru Nna Ya n'elu igwe. Akwụkwọ nta nkaa na-akọghachị na mkpirimkpi ndụ na nhụjuanya nke Jisọs, tunyere nkwa Ya ịgwọ obi ntiwa anyị niile.

Budata-ala

Denye aha gị maka ịnata akwụkwo akụko anyị

Bụrụ onye mbụ ga-amara mgbe ebipụtara akwụkwọ ọhụrụ!

newsletter-cover