Ikpe ziri ezi maka mgbu m

Ikpe ziri ezi maka mgbu m

Nchịkọta

Ntara ma-ahụhụ agaghị anọgide rue ebighiebi. Akwụkwọ nta nkaa n'ekwu ihe banyere otu onye akwasịrị iko n'ike ka ọ natụgharị uche banyere ikpe ziri ezi ikpeazụ nke Onye Okike bụ Chineke ga-ekpe ndị nmehie. Ọ na-akọwa otu Jisọs siri maa ndi ndu iru abụọ ikpe ma kwe nkwa ikpe ziri ezi nye ndị hụjuru Ya na-anya . Ma ọbụrụ na anyị onwe anyị emehiewo, e nwekwara ụzọ a ga-esi na-agbaghara anyị site na ahụhu nke Onyenweanyị Jisọs Kraịst nagidere n'ihi anyị.

Udiri

Tratkị

Onye nebipụta akwụkwọ

Sharing Hope Publications

Ọ dị nime

3 Asụsụ

Ibe akwụkwọ ha

6

Budata-ala

Denye aha gị maka ịnata akwụkwo akụko anyị

Bụrụ onye mbụ ga-amara mgbe ebipụtara akwụkwọ ọhụrụ!

newsletter-cover