Ọgwụgwụ nke Ụwa

Ọgwụgwụ nke Ụwa

Nchịkọta

Ọdị n'iru nke ụwa anyị abụghị ihe omimi. E buru ụzọ kwuo ya nime Baịbụl, bụ akwụkwọ nke Onyenweanyị Jisọs Kraịst. Jisọs gwara anyị ka-anyị na-ele anya maka ihe ngosị ha ndị ekwuru maka ha ka anyị nwee ike ịmara mgbe ọgwụgwụ dị nso. Ọ bụrụ na anyị agbaso ihe ndị Ọ kuziri ma tụkwasị Ya obi, aga-eme ka ihe banyere ọdịn'iru doo anyị anya. Akwụkwọ nta nkaa na-agwa anyị otu anyị ga-eji mee njikere maka ọgwụgwụ nke ụwa ya na mmalite nke ebighiebị.

 

Udiri

Tratkị

Onye nebipụta akwụkwọ

Sharing Hope Publications

Ọ dị nime

3 Asụsụ

Ibe akwụkwọ ha

6

Budata-ala

Denye aha gị maka ịnata akwụkwo akụko anyị

Bụrụ onye mbụ ga-amara mgbe ebipụtara akwụkwọ ọhụrụ!

newsletter-cover