Nchekwa pụọ na-aka ndị Mmụọ Ọjọọ

Nchekwa pụọ na-aka ndị Mmụọ Ọjọọ

Nchịkọta

Ndịmmụọ ọjọọ di, ha nwekwara ike iyi egwu. Ụfọdụ ndị na akọrọ na ha nwere ike n'ebe ndị mmụọ ọjọọ , ma ha na ana ego tupu ha enyere anyị aka. Jisọs Kraịst nwere ikike ikechi na ịchụpụ ndị mmụọ ọjọọ, ma ọdịghị mgbe Ọ nara ego. Ọ na-enyere ndị mmadụ aka mgbe ọbụla n'efu n'ihi na O jupụtara na obi ọmịịko na kwa n'ihi na ya onwe Ya kwa, na-akpọ asị ịhụ ndị mmụọ ọjọọ ka ha na-eyi anyị egwu. Akwụkwọ nta nkaa na-agwa anyị ebe ihe ọjọọ sitere bịa na otu anyị pụrụ isi kpe ekpere ka Jịsọs napụta anyị site n'aka ndị ọjọọ.

Budata-ala

Denye aha gị maka ịnata akwụkwo akụko anyị

Bụrụ onye mbụ ga-amara mgbe ebipụtara akwụkwọ ọhụrụ!

newsletter-cover