Jisos Ọ pụrụ inye-aka?

Jisos Ọ pụrụ inye-aka?

Nchịkọta

Anyị niile na-ezute nsogbu nime ndụ anyị nke anyị na-apụghị igbo n'onwe anyị. Mgbe ụfọdụ anyị na-eche na ọdịghị onye na-ahụ ihe mgbu anyị, ma Chineke Onye Okike mara ihe niile banyere ya. O zitere Ọkpara Ya, bu Jisos, na atumatu inyere anyi aka ịgbanarị nhụjuanya nanị otu ugboro nye mmadụ niileAkụkọ atọ ndịa kọwara ezigbo ndị nwere ezigbo nsogbu ndị bịakutere Jisọs maka enyem aka. Ọ dịghị onye ọbụla nime ha mara ihe banyere Jisọs nke ọma n'oge ahụ, ma mgbe O nyesịrị ha aka, ha chọrọ ịmata Ya n'ụzọ ka nma. Akwụkwọ nta nkaa na- akụzịrịanyị otu esi ekpe ekpere ka anyị wee nwee ike gwa Jisọs banyere nsogbu ndị anyị nwere. Ọ ga enye-kwara anyị, aka!

Budata-ala

Denye aha gị maka ịnata akwụkwo akụko anyị

Bụrụ onye mbụ ga-amara mgbe ebipụtara akwụkwọ ọhụrụ!

newsletter-cover