Shqipاَلْعَرَبِيَّةُঅসমীয়াবাংলা简体字正體字ČeštinaNederlandsEnglishÈʋeFrançaisFulfuldeGaroDeutschHausaעבריתहिन्दीIgboIndonesiaItaliano日本語Tamaziɣtಕನ್ನಡKhasiភាសាខ្មែរ한국어سۆرانیພາສາລາວMelayuമലയാളംमराठीмонголMooréनेपालीپښتوفارسیPolskiPortuguêsРусскийကညီကျိာ်ᱥᱟᱱᱛᱟᱲᱤසිංහලAf-SoomaaliEspañolBasa SundaKiswahiliТоҷикӣதமிழ்తెలుగుไทยབོད་སྐད་TürkçeAkan-TwiУкраїнськаئۇيغۇرTiếng ViệtWollofYorùbá
Ọdị N'iru ka Mma
Nchịkọta
N'ụwa nkaa, ihe ndị dị njọ n'eme. Ndị mmadụ na-ata ahụhụ ma na anwụ anwụ. Kama olileanya maka ọdị n'iru dị! Akwụkwọ di nsọ nke ndị Kristen, bụ Baịbụl, n'ekwu na Jisọs na-abịa ikpọrọ ndị nke Ya ndị hụrụ Ya n'anya gaa n'ebe ka mma. N'ebe ahụ, ọdịghị onye ga arịa ọrịa ma ọ bụ taa ahụhụ. Mmadụ ọbụla ga- ebi n’udo na ịdị n'otu rue ebighiebi. Akwụkwọ nta nkaa na-agwa anyị otu ị pụrụ isi bụrụ onye nketa ọdị n'ịru ahụ mara mma nke Chineke doziri!
Udiri
Tratkị
Onye nebipụta akwụkwọ
Sharing Hope Publications
Ọ dị nime
12 Asụsụ
Ibe akwụkwọ ha
6
Budata-ala
Denye aha gị maka ịnata akwụkwo akụko anyị
Bụrụ onye mbụ ga-amara mgbe ebipụtara akwụkwọ ọhụrụ!
Chọta Ndị Ga-ege Gị Ntị
Akwụkwọ ndị ebipụtara egosipụtara
© 2023 Sharing Hope Publications