Ịchọta Mgbaghara

Ịchọta Mgbaghara

Nchịkọta

Anyị niile na-emejọ ihe na ndụ. Anyị kwesiri ichere nnyeghachi ụgwọ ọlụ di nkọ nke karma, ka ọ bụ na enwere ihe dịka mgbaghara nke Chineke?  Akwụkwọ nta nkaa n'ekwu maka ilu ndị Jisọs tụrụ dịka nwa-afọ banyere nwa mmefu, na-egosị otu Chineke bụ Onye Okike si na agbasa aka inabata ndị mmehie ma Ọ pụrụ-kwa Ị gbaghara mmehie emere ogologo oge na ndụ na otu ntabi anya.

Budata-ala

Denye aha gị maka ịnata akwụkwo akụko anyị

Bụrụ onye mbụ ga-amara mgbe ebipụtara akwụkwọ ọhụrụ!

newsletter-cover