Shqipاَلْعَرَبِيَّةُবাংলা简体字正體字ČeštinaNederlandsEnglishÈʋeFrançaisFulfuldeGaroDeutschHausaעבריתहिन्दीIgboIndonesiaItaliano日本語Tamaziɣtಕನ್ನಡKhasiភាសាខ្មែរ한국어سۆرانیພາສາລາວMelayuമലയാളംमराठीмонголMooréनेपालीپښتوفارسیPolskiPortuguêsРусскийကညီကျိာ်සිංහලAf-SoomaaliEspañolBasa SundaKiswahiliТоҷикӣதமிழ்ไทยTürkçeAkan-TwiУкраїнськаئۇيغۇرTiếng ViệtWollofYorùbá
Nnwere Onwe onye nke Njirimara
Nchịkọta
Nchọcha nke ọha-na-eze n'egosị ihe a na-akpọ "usoro miri emi" nke okpukperechi bụ ebe ndị mmadụ na-achọsi ike maka mmetuta ha di elu, ọ bụrugodị na asị na ha ejịghị okpukperechị kpọrọ ihe. Anyị nịle na-efe otu ihe ma ọ bụ otu onye - ma na ọ bụ kwa oke ruru mmadụ ime otu ahụ, nke n'egosi otu akụkụ pụtara ihe nke ejirimara anyị. Ịkpọ isiala kwesịrị ịbụ nhọrọ nke onwe-onye ma ọgaghị abụ na nmanye ma ọlị. Ma otu ọdị, mpempe akwụkwọ nkaa na akọwa ihe ize ndụ dị na nmanye nke okpukperechi, nke eburu na amụma na ọ ga-eme n'oge n'adịghị anya.
Udiri
Tratkị
Onye nebipụta akwụkwọ
Sharing Hope Publications
Ọ dị nime
9 Asụsụ
Ibe akwụkwọ ha
6
Budata-ala
Denye aha gị maka ịnata akwụkwo akụko anyị
Bụrụ onye mbụ ga-amara mgbe ebipụtara akwụkwọ ọhụrụ!
Chọta Ndị Ga-ege Gị Ntị
Akwụkwọ ndị ebipụtara egosipụtara
© 2023 Sharing Hope Publications