Shqipاَلْعَرَبِيَّةُঅসমীয়াবাংলা简体字正體字ČeštinaNederlandsEnglishÈʋeFrançaisFulfuldeGaroDeutschHausaעבריתहिन्दीIgboIndonesiaItaliano日本語Tamaziɣtಕನ್ನಡKhasiភាសាខ្មែរ한국어سۆرانیພາສາລາວMelayuമലയാളംमराठीмонголMooréनेपालीپښتوفارسیPolskiPortuguêsРусскийကညီကျိာ်ᱥᱟᱱᱛᱟᱲᱤසිංහලAf-SoomaaliEspañolBasa SundaKiswahiliТоҷикӣதமிழ்తెలుగుไทยབོད་སྐད་TürkçeAkan-TwiУкраїнськаئۇيغۇرTiếng ViệtWollofYorùbá
Olileanya Gafee Ọnwụ
Nchịkọta
Ọnwụ zuru ụwa niile, ma ọdịghi mfe ịnabata. N'ihi gịnị? N'ihi na Chineke kere ndị mmadụ ibi ndụ ebighiebi. Ma mgbe mmehie batara nime ụwa, ọnwụ, batakwara. Chineke Ọ ga-ekwe ka ihe ọjọọ nwee mmeri, ma ọ bụ n'ọdị ihe dị ka mbilite n'ọnwụ? Ọtụtụ ndị mmadụ na-eche na ọnwụ bụ ọgwụgwụ. Ma otu ọ dị, ndị nna ochie na ndị amụma niile edewo banyere otu oge mgbe Chineke ga-akpọlite ndị nwụrụ anwụ ma nye ha ndụ ebighiebi. Akwụkwọ nta nkaa na-enye ntakịrị nkọwa nke ihe ga-eme n'oge ahụ.
Udiri
Tratkị
Onye nebipụta akwụkwọ
Sharing Hope Publications
Ọ dị nime
5 Asụsụ
Ibe akwụkwọ ha
6
Budata-ala
Denye aha gị maka ịnata akwụkwo akụko anyị
Bụrụ onye mbụ ga-amara mgbe ebipụtara akwụkwọ ọhụrụ!
Chọta Ndị Ga-ege Gị Ntị
Akwụkwọ ndị ebipụtara egosipụtara
© 2023 Sharing Hope Publications