Shqipاَلْعَرَبِيَّةُঅসমীয়াবাংলা简体字正體字ČeštinaNederlandsEnglishÈʋeFrançaisFulfuldeGaroDeutschHausaעבריתहिन्दीIgboIndonesiaItaliano日本語Tamaziɣtಕನ್ನಡKhasiភាសាខ្មែរ한국어سۆرانیພາສາລາວMelayuമലയാളംमराठीмонголMooréनेपालीپښتوفارسیPolskiPortuguêsРусскийကညီကျိာ်ᱥᱟᱱᱛᱟᱲᱤසිංහලAf-SoomaaliEspañolBasa SundaKiswahiliТоҷикӣதமிழ்తెలుగుไทยབོད་སྐད་TürkçeAkan-TwiУкраїнськаئۇيغۇرTiếng ViệtWollofYorùbá
Ọ bụrụ na Chịneke dị, gịnị mere anyị jị ata ahụhụ?
Nchịkọta
Gịnị mere ihe ọjọọ ha ji n'eme ndị eziomume? Nkaa bụ ajụjụ siri ike nke tụgharịworo iru ọtụtụ mmadụ pụọ n'ebe Chineke nọ. Ọ bụrụ na Chineke pụrụ ịkwụsi ihe ọjọọ, gịnị mere na O emeghị ya? Azịza ahụ enweghị nghọta. Akwụkwọ nta nkaa na akọwa mmalite nke ihe ọjọọ, ihe kpatara echiche nke ime nhọrọ nke onwe onye dị mkpa, na otu Chineke ji n'atụ atụmatụ ikpochapụ ihe ọjọọ na nhujuanya site na nkega atọ nke ikpe.
Udiri
Tratkị
Onye nebipụta akwụkwọ
Sharing Hope Publications
Ọ dị nime
10 Asụsụ
Ibe akwụkwọ ha
6
Budata-ala
Denye aha gị maka ịnata akwụkwo akụko anyị
Bụrụ onye mbụ ga-amara mgbe ebipụtara akwụkwọ ọhụrụ!
Chọta Ndị Ga-ege Gị Ntị
Akwụkwọ ndị ebipụtara egosipụtara
© 2023 Sharing Hope Publications