Shqipاَلْعَرَبِيَّةُঅসমীয়াবাংলা简体字正體字ČeštinaNederlandsEnglishÈʋeFrançaisFulfuldeGaroDeutschHausaעבריתहिन्दीIgboIndonesiaItaliano日本語Tamaziɣtಕನ್ನಡKhasiភាសាខ្មែរ한국어سۆرانیພາສາລາວMelayuമലയാളംमराठीмонголMooréनेपालीپښتوفارسیPolskiPortuguêsРусскийကညီကျိာ်ᱥᱟᱱᱛᱟᱲᱤසිංහලAf-SoomaaliEspañolBasa SundaKiswahiliТоҷикӣதமிழ்తెలుగుไทยབོད་སྐད་TürkçeAkan-TwiУкраїнськаئۇيغۇرTiếng ViệtWollofYorùbá
Ndị Juu ha gburu Yeshua n'eziokwu?
Nchịkọta
N'ọtụtụ narị afọ, ndị Juu bụ ndị eboro ọtụtụ ebubo gazuru ebe dum na ajọọ ebum n'obi n'ihi na e kwuru na ha gburu Yeshua Onye Nazareti. Mana nkaa ọ bụ akụkọ zuru oke? Yeshua bụrụ Onye Juu , hụkwara ndị Ju n'anya. Ọtụtụ ndị Ju kwere-ekwe soro Ya n'oge ndụ Ya. Gịnị bụ eziokwu ihe mere n'ọnwụ Ya? Ọ bụrụ igbu mmadụ, ka ọ bụ inye onwe onye ị bụ ọchụchụ aja? Ma ọ bụ gịnị ka Yeshua n'Onwe Ya kwuru banyere ndị ahụ kwadoro ọnwụ Ya? Akwụkwọ nta nkaa na-enyocha ụfọdụ nime nchọputa ndị na-atụghị anya ha banyere ihe bụ eziokwu kpatara ọnwụ Yeshua na ihe ọpụtara.
Udiri
Tratkị
Onye nebipụta akwụkwọ
Sharing Hope Publications
Ọ dị nime
5 Asụsụ
Ibe akwụkwọ ha
6
Budata-ala
Denye aha gị maka ịnata akwụkwo akụko anyị
Bụrụ onye mbụ ga-amara mgbe ebipụtara akwụkwọ ọhụrụ!
Chọta Ndị Ga-ege Gị Ntị
Akwụkwọ ndị ebipụtara egosipụtara
© 2023 Sharing Hope Publications