Olee N'eziokwu Otu Ụwa Ga Eji Gwụsia?

Olee N'eziokwu Otu Ụwa Ga Eji Gwụsia?

Nchịkọta

Ndị mmụta sayensị mere ọtụtụ ntunye banyere otu ụwa ga-esi agwụsị. Ma otu ọ dị, amụma ndịa nwere ezughi oke. Ọ pụrụ ịbụ ihe ga-enye aka ịkọwa amụma ahụ dịka edere ya nime Baịbụl, bụ nke nwere ogologo ndekọta nke akụkọ ihe mere-eme nke amụma ndị bịara na nmezu n'eziokwu. Akwụkwọ nta nkaa negosị usoro ndepụta dị ịtụnanya nke amụma Baịbụl ndị bịara na nmezu ma na-akọwa ihe omume ikpeazụ ndị gaje ịbịa: ọgwụgwụ nke ụwa.

Budata-ala

Denye aha gị maka ịnata akwụkwo akụko anyị

Bụrụ onye mbụ ga-amara mgbe ebipụtara akwụkwọ ọhụrụ!

newsletter-cover