Shqipاَلْعَرَبِيَّةُঅসমীয়াবাংলা简体字正體字ČeštinaNederlandsEnglishÈʋeFrançaisFulfuldeGaroDeutschHausaעבריתहिन्दीIgboIndonesiaItaliano日本語Tamaziɣtಕನ್ನಡKhasiភាសាខ្មែរ한국어سۆرانیພາສາລາວMelayuമലയാളംमराठीмонголMooréनेपालीپښتوفارسیPolskiPortuguêsРусскийကညီကျိာ်ᱥᱟᱱᱛᱟᱲᱤසිංහලAf-SoomaaliEspañolBasa SundaKiswahiliТоҷикӣதமிழ்తెలుగుไทยབོད་སྐད་TürkçeAkan-TwiУкраїнськаئۇيغۇرTiếng ViệtWollofYorùbá
Nnapụta Nke Ikpeazụ Ahụ
Nchịkọta
Obodo ndị Ju ka akpagbuworo ogologo oge, ma otu ọdị Chineke arapụghị ha. Akwụkwọ Daniel kwere nkwa nnapụta nke ndị Ju site na Babịlọn, ma buo kwa amụma dabara n'oge akara-aka mgbe Mesaịa ga-abịa ịnapụta anyị pụọ na mmehie. Oge amụma Daniel buru dịri kpọkwem kpọkwem. Ọ rụtụrụ aka afọ mgbe anyị kwesịrị ile anya ịhụ Mesaịa ahụ. Akwụkwọ nta nkaa lebara anya na ngụkọ niile nke amụma ndị ahụ rue nkwubi okwu dị oke ịtụnanya!
Udiri
Tratkị
Onye nebipụta akwụkwọ
Sharing Hope Publications
Ọ dị nime
5 Asụsụ
Ibe akwụkwọ ha
6
Budata-ala
Denye aha gị maka ịnata akwụkwo akụko anyị
Bụrụ onye mbụ ga-amara mgbe ebipụtara akwụkwọ ọhụrụ!
Chọta Ndị Ga-ege Gị Ntị
Akwụkwọ ndị ebipụtara egosipụtara
© 2023 Sharing Hope Publications